17 Ha si na Kibrot-hataava bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Hazerot.
18 Ha si na Hazerot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Ritma.
19 Ha si na Ritma bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Rimon-perez.
20 Ha si na Rimon-perez bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Libna.
21 Ha si na Libna bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Risa.
22 Ha si na Risa bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Kehilata.
23 Ha si na Kehilata bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ugwu Shefa.