Ọnu-Ọgugu 34:13 IGBOB

13 Moses we nye umu Israel iwu, si, Nka bu ala ahu nke unu gēketa n'ife-nzà, nke Jehova nyere iwu bayere ya inye ebo iteghete ahu na nkera ebo ahu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 34

Echiche Ọnu-Ọgugu 34:13 na onodu