Ọnu-Ọgugu 35:15 IGBOB

15 Obodo isi ndia gāburu umu Israel, buru kwa ọbìa, buru kwa onye bi n'etiti ha, ebe-nb͕abà: ka onye ọ bula nke nētib͕u madu n'ọghọm we b͕alaga n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 35

Echiche Ọnu-Ọgugu 35:15 na onodu