Ọnu-Ọgugu 35:27 IGBOB

27 onye-ọ́bọ̀ ọbara ewe huta ya n'azu ókè-ala abodo nb͕abà ya, onye-ọ́bọ̀ ọbara ahu we b͕ue ob͕u-madu ahu, ọ dighi ikpe ọbara mara ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 35

Echiche Ọnu-Ọgugu 35:27 na onodu