Ọnu-Ọgugu 35:33 IGBOB

33 Unu emeru-kwa-la ala ahu nke unu onwe-unu bi nime ya: n'ihi na ọbara, nke ahu nēmeru ala: ma ala, agaghi-ekpuchiri ya nmehie-ya bayere ọbara awusiri nime ya, ma-ọbughi nání n'ọbara nke onye wusiri ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 35

Echiche Ọnu-Ọgugu 35:33 na onodu