Ọnu-Ọgugu 35:5 IGBOB

5 Unu gātu kwa n'azu obodo akuku Iru anyanwu, nnù cubit ise, na akuku Ndida, nnù cubit ise, na akuku Ọdida-anyanwu, nnù cubit ise, na akuku Ugwu cubit ise, obodo gābi kwa n'etiti. Nka gāburu ha ebe-ita-nri nke obodo-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 35

Echiche Ọnu-Ọgugu 35:5 na onodu