Ọnu-Ọgugu 35:8 IGBOB

8 Ma obodo nile ahu nke unu gēnye site n'ihe-onwunwe nke umu Israel, n'aka ndi bara uba ka unu gānara ọtutu obodo; ma n'aka ndi di ole-na-ole ka unu gānara obodo ole-na-ole: ọ bu dika ala-nketa-ya si di, nke ha nēketa, ka onye ọ bula gēnye ndi Livai site n'obodo-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 35

Echiche Ọnu-Ọgugu 35:8 na onodu