Ọnu-Ọgugu 36:2 IGBOB

2 ha we si, Jehova nyere onye-nwem iwu inye umu Israel ala ahu n'ihe-nketa n'ife-nzà: enye-kwa-ra onye-nwem iwu n'ọnu Jehova iwere ihe-nketa Zelọfehad, bú nwa-nne-ayi, nye umu-ya ndinyom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 36

Echiche Ọnu-Ọgugu 36:2 na onodu