Ọnu-Ọgugu 4:2 IGBOB

2 Guta ọnu-ọgugu umu Kohat site n'etiti umu Livai, dika ab͕uru nile ha si di, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 4

Echiche Ọnu-Ọgugu 4:2 na onodu