Ọnu-Ọgugu 4:27 IGBOB

27 N'okwu-ọnu Eron na umu-ya ndikom ka òfùfè nile nke umu ndi Giashon gādi, n'ibu-ha nile, na n'òfùfè-ha nile: unu gēme kwa ka ha nēlekọta ibu-ha nile n'ihe-ndebe-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 4

Echiche Ọnu-Ọgugu 4:27 na onodu