Ọnu-Ọgugu 5:17 IGBOB

17 onye-nchu-àjà gēwere kwa miri nsọ n'iko ájá: ọ bu kwa ufọdu nime ájá nke di n'ala-ulo ebe-obibim ka onye-nchu-àjà gēwere, tiye ya nime miri ahu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 5

Echiche Ọnu-Ọgugu 5:17 na onodu