Ọnu-Ọgugu 5:24 IGBOB

24 ọ gēme kwa ka nwayi ahu ṅua miri ilu nke nēweta ọbubu-ọnu: miri ahu nke nēweta ọbubu-ọnu gābà kwa nime ya ighọ ihe-ilu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 5

Echiche Ọnu-Ọgugu 5:24 na onodu