Ọnu-Ọgugu 6:9 IGBOB

9 Ma mb͕e onye nwuru anwu gānwu n'akuku-ya na ntabi-anya, na mberede, o we merua isi nkewaputa-ya; ọ gākọpu kwa isi-ya n'ubọchi anēme ya ka ọ di ọcha, n'ubọchi nke-asa ka ọ gakọpu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 6

Echiche Ọnu-Ọgugu 6:9 na onodu