Ọnu-Ọgugu 7:59 IGBOB

59 na ehi abua, na ebulu ise, na nkpi ise, na umu-ebulu ise nke b͕ara otù arọ, iji chu ihe àjà nke àjà-udo: nka bu onyinye iji biaru nso nke Gameliel nwa Pedahzua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 7

Echiche Ọnu-Ọgugu 7:59 na onodu