Ọnu-Ọgugu 8:22 IGBOB

22 Emesia ndi Livai we ba ifè òfùfè-ha n'ulo-ikwū nzute n'iru Eron, na n'iru umu-ya ndikom: dika Jehova nyere Moses iwu bayere ndi Livai, otú a ka ha mere ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 8

Echiche Ọnu-Ọgugu 8:22 na onodu