Ọnu-Ọgugu 9:11 IGBOB

11 n'ọnwa nke-abua n'ubọchi nke-iri-na-anọ n'etiti ehihie na anyasi ka ha gēme ya; tiyere achicha ekoghi-eko na ihe di iche iche nēlu ilu ka ha gēri ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 9

Echiche Ọnu-Ọgugu 9:11 na onodu