Ọnu-Ọgugu 9:22 IGBOB

22 Ma asi na ọ bu ubọchi abua, ma-ọbu otù ọnwa, ma-ọbu otù arọ, ka igwe-oji ahu nānọgide n'elu ebe-obibi ahu, ibi n'elu ya, umu Israel nānọdu n'ọmuma-ulo-ikwū-ha, ha ebulighi kwa ije: ma mb͕e emere ka ọ rigo, ha buliri ije.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 9

Echiche Ọnu-Ọgugu 9:22 na onodu