Ọnu-Ọgugu 9:7 IGBOB

7 ndikom ahu we si ya, Ayi onwe-ayi bu ndi ruru árú site n'ozu madu: n'ihi gini ka anēb͕ochi ayi ka ayi we ghara iweta nso onyinye iji biaru nso Jehova na mb͕e-ya akara àkà n'etiti umu Israel?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 9

Echiche Ọnu-Ọgugu 9:7 na onodu