Deuteronomi 1:27 IGBOB

27 unu we tamu ntamu n'ulo-ikwū-unu, si, N'asì nke Jehova kpọrọ ayi ka O mere ka ayi si n'ala Ijipt puta, inye ayi n'aka ndi-Amorait, ikpochapu ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 1

Echiche Deuteronomi 1:27 na onodu