Deuteronomi 16:19 IGBOB

19 Ewezugala ikpé; amatala iru madu n'ikpé: anara-kwa-la ihe-iri-ngo; n'ihi na ihe-iri-ngo nēme ka anya ndi mara ihe kpu ìsì, ọ nēme kwa ka okwu nile nke ndi ezi omume b͕agọ ab͕agọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 16

Echiche Deuteronomi 16:19 na onodu