Deuteronomi 16:20 IGBOB

20 Ezi omume, ezi omume ka i gāb͕aso, ka i we di ndu, we nweta ala ahu nke Jehova, bú Chineke-gi, nēnye gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 16

Echiche Deuteronomi 16:20 na onodu