Deuteronomi 16:6 IGBOB

6 kama n'ebe ahu nke Jehova, bú Chineke-gi, gārọputa ime ka aha-Ya biri nime ya, n'ebe ahu ka i gāchu àjà ngabiga n'anyasi, mb͕e anyanwu nāda, na mb͕e akara àkà mb͕e i siri n'Ijipt puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 16

Echiche Deuteronomi 16:6 na onodu