Deuteronomi 17:15 IGBOB

15 i ghaghi ido onye ahu, onye Jehova, bú Chineke-gi, gārọputa, ka ọ buru eze-gi: otù onye n'etiti umu-nne-gi ka i gēdo eze-gi: i pughi ido nwoke ala ọzọ eze-gi, nke nābughi nwa-nne-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 17

Echiche Deuteronomi 17:15 na onodu