Deuteronomi 17:16 IGBOB

16 Nání na ọ gaghi-eme ka inyinya bara ya uba, ọ gaghi-eme kwa ndi Israel ka ha laghachi n'Ijipt, ka o we me ka inyinya ba uba: n'ihi na Jehova asiwo unu, Unu alaghachi-kwa-la n'uzọ ahu ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 17

Echiche Deuteronomi 17:16 na onodu