Deuteronomi 18:15 IGBOB

15 Jehova, bú Chineke-gi, gēme ka onye-amuma, nke di ka mu onwem, biliere gi site n'etiti gi, site n'umu-nne-gi; onye ahu ka unu gēge nti;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 18

Echiche Deuteronomi 18:15 na onodu