Deuteronomi 18:16 IGBOB

16 dika ihe nile si di nke i riọrọ n'aka Jehova, bú Chineke-gi, na Horeb n'ubọchi nkpọkọta ahu, si, Ka m'ghara inu kwa olu Jehova, bú Chinekem, ọzọ, ka m'ghara kwa ihu ọku uku a ọzọ, ka m'we ghara inwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 18

Echiche Deuteronomi 18:16 na onodu