Deuteronomi 20:6 IGBOB

6 Ònye bu kwa nwoke nke kuworo ubi-vine, ma ọ kēmeghi ka ọ pua na nsọ anāsọ ya? ya je laghachi n'ulo-ya, ka ọ ghara inwu n'agha, nwoke ọzọ ewe me ka ọ pua na nsọ anāsọ ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 20

Echiche Deuteronomi 20:6 na onodu