Deuteronomi 20:7 IGBOB

7 Ònye bu kwa nwoke nke kwere ilu nwayi, ma o kēkubataghi ya? ya je laghachi n'ulo-ya, ka ọ ghara inwu n'agha, nwoke ọzọ ewe kubata ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 20

Echiche Deuteronomi 20:7 na onodu