Deuteronomi 20:8 IGBOB

8 Ndi-ọchi-agha gāgwa kwa ndi Israel okwu ọzọ, si, Ònye bu nwoke nke nātu egwu, nke obi nālọ kwa ya miri? ya je laghachi n'ulo-ya, ka obi umu-nne-ya we ghara imebi dika obi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 20

Echiche Deuteronomi 20:8 na onodu