Deuteronomi 22:2 IGBOB

2 Ma ọ buru na nwa-nne-gi anọghi gi nso, ọ buru kwa na i maghi ya, i gēwebata kwa ya n'etiti ulo-gi, ọ gādi kwa n'aka-gi rue mb͕e nwa-nne-gi gāju ase ya, i we were ya nyeghachi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 22

Echiche Deuteronomi 22:2 na onodu