Deuteronomi 28:56 IGBOB

56 Nwanyi nke di nro n'etiti gi, nke di kwa pekepeke, nke nādighi-anwa iguzo ọbu-ukwu-ya n'ala n'ihi idi-pekepeke na n'ihi idi-nro, anya-ya gājọ njọ n'aru di nke obi-ya, na n'aru nwa-ya nwoke, na n'aru nwa-ya nwayi;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 28

Echiche Deuteronomi 28:56 na onodu