Deuteronomi 28:57 IGBOB

57 na n'aru ichi-ya nke nēsi apata ukwu-ya puta, na n'aru umu-ya nke ọ nāmu; n'ihi na ọ gēri ha na nzuzo n'ukọ ihe nile: nime nnọchigide-n'agha na nime nkpab͕u, nke onye-iro-gi nākpab͕u gi n'ọnu-uzọ-ama-gi nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 28

Echiche Deuteronomi 28:57 na onodu