Deuteronomi 30:4 IGBOB

4 Ọ buru na onye nke gi enupuru enupu anọ na nsọtu elu-igwe, n'ebe ahu ka Jehova, bú Chineke-gi, gāchikọputa gi, n'ebe ahu ka Ọ gēweputa kwa gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 30

Echiche Deuteronomi 30:4 na onodu