5 Jehova, bú Chineke-gi, gēme kwa ka i ba n'ala ahu nke nna-gi-hà nwetara, i gēnweta kwa ya; Ọ gēme kwa gi nma, me kwa ka i ba uba kari nna-gi-hà.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 30
Echiche Deuteronomi 30:5 na onodu