Deuteronomi 30:6 IGBOB

6 Jehova, bú Chineke-gi, gēbì kwa n'obi-gi, na obi nkpuru-gi, úgwù, iwere obi-gi nile, na iwere nkpuru-obi-gi nile, hu Jehova, bú Chineke-gi, n'anya, ka i we di ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 30

Echiche Deuteronomi 30:6 na onodu