Deuteronomi 32:4 IGBOB

4 Oké nkume ahu, ihe zuru okè ka ọlu-Ya bu:N'ihi na uzọ-Ya nile bu ikpé ziri ezi:Chineke Nke kwesiri ntukwasi-obi, Nke nēnweghi ajọ omume,Onye ezi omume na onye ziri ezi ka Ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 32

Echiche Deuteronomi 32:4 na onodu