Deuteronomi 4:26 IGBOB

26 emewom ka elu-igwe na uwa b͕agide unu àmà ta, na unu gālapusi n'iyì ngwa ngwa n'ala ahu nke unu nāgabiga Jọdan ibà n'ebe ahu inweta ya; unu agaghi-eme ka ubọchi-unu di anya n'elu ya, kama agēkpochapu unu ekpochapu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 4

Echiche Deuteronomi 4:26 na onodu