Deuteronomi 6:10 IGBOB

10 O gēru kwa, mb͕e Jehova, bú Chineke-gi, gēme ka i ba n'ala ahu nke Ọ ṅuru nna-gi-hà, bú Abraham, na Aisak, na Jekob, iyi, inye gi; obodo uku di iche iche ma-kwa-ra nma, nke i nēwughi,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 6

Echiche Deuteronomi 6:10 na onodu