26 M'we kpere Jehova, si, Onye-nwe-ayi Jehova, ebibila ndi-Gi na ihe-nketa-Gi, nke I b͕aputaworo n'idi-uku-Gi, nke I wereworo aka di ike me ka o si n'Ijipt puta.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 9
Echiche Deuteronomi 9:26 na onodu