27 Cheta ndi-orù-Gi, bú Abraham, na Aisak, na Jekob; echela iru n'ikwesi-olu-ike nke ndi nka, ma-ọbu na nmebi-iwu-ha, ma-ọbu na nmehie-ha:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 9
Echiche Deuteronomi 9:27 na onodu