Ọnu-Ọgugu 10:6 IGBOB

6 Mb͕e unu gāfù opì ub͕ò nke-abua ka ọ we dasie uda ike, ọmuma-ulo-ikwū nile nke nāma ulo-ikwū-ha n'akuku Ndida gēbuli kwa ije: ha gāfù opì ka ọ we dasie uda ike bayere nbuli-ije nile ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 10

Echiche Ọnu-Ọgugu 10:6 na onodu