Ọnu-Ọgugu 11:10 IGBOB

10 Moses we nu ndi Israel ka ha nākwa ákwá n'ab͕uru nile ha, nwoke ọ bula n'ọnu-uzọ ulo-ikwū-ya: iwe nke Jehova we di ọku nke-uku; ọ jọ-kwa-ra njọ n'anya Moses.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 11

Echiche Ọnu-Ọgugu 11:10 na onodu