Ọnu-Ọgugu 11:11 IGBOB

11 Moses we si Jehova, N'ìhi gini ka I ji mejọ orù-Gi? ọ̀ bu kwa n'ihi gini ka m'nāhutaghi kwa amara n'iru Gi, na I nēbom ibu nke ndi nka nile?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 11

Echiche Ọnu-Ọgugu 11:11 na onodu