Ọnu-Ọgugu 11:26 IGBOB

26 Ma ndikom abua fọduru n'ọmuma-ulo-ikwū, aha nke otù onye nime ha bu Eldad, aha nke ibe-ya bu Midad: Mọ ahu we bekwasi ha; ha onwe-ha di kwa n'etiti ndi edere aha-ha n'akwukwọ, ma ha apughi jerue Ulo-ikwū ahu: ha we bū amuma n'ọmuma-ulo-ikwū.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 11

Echiche Ọnu-Ọgugu 11:26 na onodu