Ọnu-Ọgugu 13:19 IGBOB

19 na ihe ala ahu bu nke ndi ahu nēbi nime ya, ma ọ bu ezi ala ka ọ bu ma-ọbu ala ọjọ; na ihe obodo nile bu nke ndi ahu nēbi nime ha, ma ọ bu na ha bi n'ọmuma-ulo-ikwū, ma-ọbu n'ebe ewusiri ike;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 13

Echiche Ọnu-Ọgugu 13:19 na onodu