Ọnu-Ọgugu 13:20 IGBOB

20 na ihe ala ahu bu, ma ọ bu ala nwere ume ka ọ bu ma-ọbu ala nātà ihe, ma osisi di nime ya, ma-ọbu na ọ dighi. Me kwa onwe-unu ka unu di ike, weta kwa ufọdu nime nkpuru ala ahu. Ma mb͕e ahu bu mb͕e nke nkpuru mbu nke nkpuru-vine.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 13

Echiche Ọnu-Ọgugu 13:20 na onodu