Ọnu-Ọgugu 18:23 IGBOB

23 Ma ndi Livai gēfè òfùfè ahu nke ulo-ikwū nzute, ha onwe-ha gēbu kwa ajọ omume-ha: ukpuru ebighi-ebi ka ọ bu rue ọb͕ọ nile unu, ma n'etiti umu Israel ha agaghi-eketa ihe-nketa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 18

Echiche Ọnu-Ọgugu 18:23 na onodu