17 Anamahu ya, ma ọ bughi ub͕u a:Anamekiri ya, ma ọ bughi na nso:Otù kpakpando gēsi na Jekob zọlie ije,Nkpa-n'aka eze gēsi kwa n'Israel bilie,We mapue akuku nile nke Moab,Gwuda kwa umu ọkpukpọ-ùzù nile,
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 24
Echiche Ọnu-Ọgugu 24:17 na onodu