20 Ọ we hu Amalek, we tua ilu-ya, si,Mba mbu nke mba nile ka Amalek bu;Ma ikpe-azu-ya gābiaru ila-n'iyì.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 24
Echiche Ọnu-Ọgugu 24:20 na onodu