Ọnu-Ọgugu 24:8 IGBOB

8 Chineke nēme ka o si n'Ijipt puta;Ume dika ume atu ka ọ nwere:O gēripia mba di iche iche, bú ndi nākpab͕u ya,Ọ bu kwa ọkpukpu nile ha ka ọ gēkpecha,Were kwa àkú-ya nile b͕arua ha aru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 24

Echiche Ọnu-Ọgugu 24:8 na onodu